YouVersion Logo
Search Icon

Ọrụ Ndị Ozi 26:16

Ọrụ Ndị Ozi 26:16 BIU

Ugbu a, bilie, kwụrụ ọtọ! Nʼihi na-emere m ka ị hụ m anya, ka m họpụta gị ka ị bụrụ onyeozi m na onye akaebe m. Ị ga-emekwa ka ụwa niile mara ihe banyere nzute a i zutere m taa, na ọtụtụ mgbe ọzọ m ga-ezute gị.

Video for Ọrụ Ndị Ozi 26:16