YouVersion Logo
Search Icon

Ọrụ Ndị Ozi 27:23-24

Ọrụ Ndị Ozi 27:23-24 BIU

Nʼihi na nʼabalị gara aga, mmụọ ozi Chineke Onyenwe m, na onye m na-efekwa bịakwutere m, ọ sịrị, ‘Atụla egwu Pọl, nʼihi na ị ghaghị iguzo nʼihu Siza. Nke ọzọkwa, Chineke emeela amara nye gị ndụ ndị a niile gị na ha so nʼụgbọ eme njem.’

Video for Ọrụ Ndị Ozi 27:23-24