Ọrụ Ndị Ozi 3:6
Ọrụ Ndị Ozi 3:6 BIU
Ma Pita sịrị, “Enweghị m ọlaọcha maọbụ ọlaedo ma ihe m nwere ka m na-enye gị. Nʼaha Jisọs Kraịst onye Nazaret bilie ọtọ gawa ije.”