YouVersion Logo
Search Icon

Ọrụ Ndị Ozi 4:13

Ọrụ Ndị Ozi 4:13 BIU

Mgbe ha hụrụ nkwuwa okwu Pita na Jọn, na-atụghị ụjọ, ma chọpụtakwa na ha bụ ndị mmadụ nkịtị, na ndị a na-azụghị nʼụlọ akwụkwọ, o juru ha anya. Ma ha ghọtara na ha bụ ndị ha na Jisọs nọkọrọ.

Video for Ọrụ Ndị Ozi 4:13