YouVersion Logo
Search Icon

Ọrụ Ndị Ozi 6:3-4

Ọrụ Ndị Ozi 6:3-4 BIU

Ụmụnna anyị, sitenụ nʼetiti unu họpụta ndị ikom asaa ndị a na-agbara ezi ama na ha jupụtara na Mmụọ Nsọ na amamihe. Anyị ga-enyefe ha ọrụ a nʼaka. Ebe anyị onwe anyị, ga-enyefe onwe anyị nʼọrụ ikpe ekpere, na ọrụ niile metụtara izisa oziọma.”

Video for Ọrụ Ndị Ozi 6:3-4