YouVersion Logo
Search Icon

Ọrụ Ndị Ozi 7:57-58

Ọrụ Ndị Ozi 7:57-58 BIU

Ha mere ụzụ dị ukwuu, were mkpịsịaka ha rụchie ntị ha. Ha niile gbara ọsọ gaa nụkwasị ya, dọkpụrụ ya pụọ nʼazụ obodo malite ịtụ ya nkume. Nʼoge a, ndị akaebe wụsara uwe ha nʼụkwụ otu nwokorobịa a na-akpọ Sọl.

Video for Ọrụ Ndị Ozi 7:57-58