YouVersion Logo
Search Icon

Ọrụ Ndị Ozi 9:4-5

Ọrụ Ndị Ozi 9:4-5 BIU

Ọ dara nʼala, nụ olu na-akpọ ya oku, “Sọl, Sọl, gịnị mere i ji na-akpagbu m?” Ọ sịrị, “Ị bụ onye, Onyenwe anyị?” Olu ahụ zaghachiri, “Abụ m Jisọs onye ị na-akpagbu.

Video for Ọrụ Ndị Ozi 9:4-5