YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Kọlọsị 2:13-14

Ndị Kọlọsị 2:13-14 BIU

Mgbe unu bụ ndị nwụrụ anwụ nʼime mmehie unu, na nʼime ebighị ugwu nke anụ ahụ mmehie unu, Chineke mere ka unu soro Kraịst dịrị ndụ ọzọ. Ọ gbaghara anyị mmehie anyị niile, kagbuo iwu niile e dere ede, ya na usoro ya niile nke guzoro imegide anyị. O wezugara ha, kpọgide ha nʼobe.

Video for Ndị Kọlọsị 2:13-14