YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Kọlọsị 2:6-7

Ndị Kọlọsị 2:6-7 BIU

Ya mere, dị ka unu si nabata Kraịst Jisọs Onyenwe anyị, na-ebinụ ndụ unu nʼime ya. Bụrụnụ ndị mgbọrọgwụ ha mibanyere nʼime ya, ndị a na-ewuli elu nʼime ya, ndị dị ike nʼime okwukwe, dị ka e si kuziere unu, ndị jupụtara na-inye ekele.

Video for Ndị Kọlọsị 2:6-7