YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Kọlọsị 2:8

Ndị Kọlọsị 2:8 BIU

Lezienụ anya ka onye ọbụla ghara iji ozizi na amamihe efu niile nke na-achị ụwa, na aghụghọ duhie unu nʼokwukwe. Okwu amamihe ahụ nke ihe ozizi ya na ọsịsa ya niile dabeere na mmụọ nke ụwa na ntụpụta mmadụ kama ịdabere nʼihe Kraịst kwuru.

Video for Ndị Kọlọsị 2:8