YouVersion Logo
Search Icon

Diuteronomi 10:12-13

Diuteronomi 10:12-13 BIU

Ugbu a, Izrel, gịnị ka ONYENWE ANYị Chineke gị na-ana nʼaka gị ma ọ bụghị ka ị tụọ egwu ONYENWE ANYị bụ Chineke gị, jee ije na nrube isi nye ya, ịhụ ya nʼanya, na iwere obi gị niile na mmụọ gị niile fee ya ofufe, na ilezi anya debezuo iwu na ụkpụrụ ONYENWE ANYị, ndị m na-enye gị taa, nʼihi ọdịmma gị.