YouVersion Logo
Search Icon

Diuteronomi 11:13-14

Diuteronomi 11:13-14 BIU

Ya mere, ọ bụrụ na unu ga-eji ntụkwasị obi rube isi nʼiwu ya niile, nke m na-enye unu taa, ọ bụrụkwa na unu ga-eji obi unu niile na mmụọ unu niile hụ ONYENWE ANYị Chineke unu nʼanya, ọ bụrụkwa na unu ga-efe ya ofufe, ọ ga na-ezite mmiri ozuzo nʼoge ya, mmiri ozuzo nke mbụ na nke ikpeazụ, nke ga-eme ka ọka unu mịa mkpụrụ hiri nne, ka unu nwee ọtụtụ vaịnị, nweekwa mmanụ oliv.