Diuteronomi 18:12
Diuteronomi 18:12 BIU
Onye ọbụla na-eme ihe ndị a bụ onye ONYENWE ANYị kpọrọ asị. Ọ bụkwa nʼihi ihe arụ ndị a ka ONYENWE ANYị Chineke gị ji na-achụpụ ndị bi nʼala a.