YouVersion Logo
Search Icon

Diuteronomi 18:22

Diuteronomi 18:22 BIU

Otu a ka unu ga-esi mata, ọ bụrụ na ihe onye amụma buru nʼamụma nʼaha ONYENWE ANYị emezughị, okwu ahụ esighị nʼebe ONYENWE ANYị nọ bịa. Ọ bụ okwu onye amụma ahụ chepụtara kwuo nʼonwe ya. Unu atụla ya ụjọ.