YouVersion Logo
Search Icon

Diuteronomi 29:29

Diuteronomi 29:29 BIU

Ihe niile e zoro ezo dịrị ONYENWE ANYị Chineke anyị, ma ihe ndị ahụ niile e kpughere ekpughe dịịrị anyị, dịkwara ụmụ anyị ruo mgbe ebighị ebi, ka anyị nwee ike ịgbaso na imezu okwu niile nke iwu a.