YouVersion Logo
Search Icon

Diuteronomi 34:9

Diuteronomi 34:9 BIU

Joshua nwa Nun, jupụtara na mmụọ amamihe, nʼihi na Mosis ebikwasịla ya aka nʼisi. Ya mere, ụmụ Izrel ṅara Joshua ntị, gbasookwa iwu niile ONYENWE ANYị nyere ha site nʼọnụ Mosis.