YouVersion Logo
Search Icon

Diuteronomi 8:2

Diuteronomi 8:2 BIU

Chetakwa otu ONYENWE ANYị bụ Chineke gị si duo gị nʼime ọzara iri afọ anọ ndị a niile. O wedara mmụọ gị ala, nwakwaa gị ọnwụnwa ịmata ihe dị gị nʼobi, ịchọpụta ma ị ga-edebekwa iwu ya.