YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Efesọs 2:10

Ndị Efesọs 2:10 BIU

Nʼihi na anyị bụ akaọrụ ya, nke o kere nʼime Kraịst Jisọs nʼihi ịrụ ezi ọrụ. Ọ bụ otu a ka Chineke siri kwadoo na anyị kwesiri ibi ndụ ụbọchị niile.

Video for Ndị Efesọs 2:10