YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Efesọs 2:19-20

Ndị Efesọs 2:19-20 BIU

Matakwanụ ugbu a na unu abụkwaghị ndị mba ọzọ na ndị ọbịa. Unu esorola ndị nsọ bụrụ diala na ndị so nʼezinaụlọ Chineke, nke a rụkwasara nʼelu ntọala nke ndị ozi na ndị amụma, nke Kraịst Jisọs nʼonwe ya bụ nkume isi ntọala ya.

Video for Ndị Efesọs 2:19-20