YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Efesọs 2:4-5

Ndị Efesọs 2:4-5 BIU

Chineke onye jupụtara nʼobi ebere, maka oke ịhụnanya o nwere nʼebe anyị nọ, mere ka anyị soro Kraịst dịrị ndụ ọzọ; ọ bụladị mgbe anyị bụ ndị nwụrụ anwụ nʼime ajọ omume. Ọ bụ site nʼamara ya ka e ji zọpụta unu.

Video for Ndị Efesọs 2:4-5