YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Efesọs 5:1-2

Ndị Efesọs 5:1-2 BIU

Ya mere bụrụnụ ndị na-eṅomi Chineke, dị ka ụmụ a hụrụ nʼanya. Na-agakwanụ nʼime ịhụnanya, dịka Kraịst siri hụ anyị nʼanya ma were ndụ ya nye Chineke maka anyị dịka aja na onyinye nke isi ụtọ.

Video for Ndị Efesọs 5:1-2