YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Efesọs 5:15-16

Ndị Efesọs 5:15-16 BIU

Kpachapụnụ anya otu unu si ebi ndụ unu. Unu ebila ndụ dị ka ndị nzuzu, kama bienụ ndụ dị ka ndị maara ihe. Jirinụ ohere niile unu nwere rụọ ọrụ ọma, nʼihi na ụbọchị ndị a dị njọ.

Video for Ndị Efesọs 5:15-16