YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Efesọs 6:14-15

Ndị Efesọs 6:14-15 BIU

Meenụ ka eziokwu dịrị unu dị ka eriri akwa nke a na-eji ekesi akwa ike, ezi omume bụrụkwa ihe dị mkpa dị ka ihe agha unu ji ekpuchi obi unu. Werenụ njikere nke ikwusa oziọma nke udo yikwasị dị ka akpụkpọ nʼụkwụ unu.

Video for Ndị Efesọs 6:14-15