YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Efesọs 6:16-17

Ndị Efesọs 6:16-17 BIU

Mgbe niile, unu echefula ijide okwukwe unu dị ka ọta nke unu ga-eji kụchapụ àkụ niile na-enwu ọkụ nke ajọ onye ahụ ga-agba nʼebe unu nọ. Nabatanụ nzọpụta dị ka okpu igwe, werekwanụ okwu Chineke dị ka mma agha nke Mmụọ Nsọ na-enye unu.

Video for Ndị Efesọs 6:16-17