YouVersion Logo
Search Icon

Ọpụpụ 11:1

Ọpụpụ 11:1 BIU

ONYENWE ANYị gwara Mosis, “Aga m ewetara Fero na Ijipt otu ihe otiti ọzọ. Mgbe nke a gasịrị, ọ ga-ekwe ka unu si nʼebe a pụọ. Nʼeziokwu, ọ ga-eji aka ya chụpụ unu nʼala ya.