YouVersion Logo
Search Icon

Ọpụpụ 16:12

Ọpụpụ 16:12 BIU

“Anụla m ntamu nke ụmụ Izrel na-atamu. Gwa ha sị, ‘Nʼanyasị taa, unu ga-ata anụ, nʼụtụtụ echi unu ga-eri achịcha. Mgbe ahụ, unu ga-amata na abụ m ONYENWE ANYị Chineke unu.’ ”