YouVersion Logo
Search Icon

Ọpụpụ 16:8

Ọpụpụ 16:8 BIU

Mosis kwukwara sị, “Mgbe ONYENWE ANYị nyere unu anụ unu ga-eri nʼanyasị a, nyekwa unu achịcha ga-eju unu nʼụtụtụ, unu ga-amata na ọ bụ ONYENWE ANYị, nʼihi ọ nụla ntamu unu megide ya. Onye ka anyị bụ? Ọ bụghị anyị ka unu na-atamu megide kama ọ bụ ONYENWE ANYị ka unu na-atamu megide.”