Ọpụpụ 2:24-25
Ọpụpụ 2:24-25 BIU
Chineke nụrụ ịsụ ude ha. O chetara ọgbụgba ndụ ahụ ya na Ebraham, na Aịzik, na Jekọb gbara. Chineke hụrụ ụmụ Izrel, ihe banyere ha metukwara ya nʼobi.