YouVersion Logo
Search Icon

Ọpụpụ 24:17-18

Ọpụpụ 24:17-18 BIU

Ma nʼebe ndị Izrel nọ, ebube ONYENWE ANYị na-enwu dịka ọkụ na-achọ irechapụ ugwu ahụ. Mosis banyere nʼime igwe ojii ahụ mgbe ọ na-arịgo ugwu ahụ. Ọ nọgidere nʼelu ugwu ahụ iri ụbọchị anọ, ehihie na abalị.