YouVersion Logo
Search Icon

Ọpụpụ 30:15

Ọpụpụ 30:15 BIU

Ndị ọgaranya agaghị enye karịa ọkara shekel. Otu a kwa ndị ogbenye agaghị enye ihe dị ntakịrị karịa ọkara shekel. Nʼihi na onyinye a bụ onyinye unu na-enye ONYENWE ANYị maka ikpuchiri mkpụrụobi unu mmehie.