YouVersion Logo
Search Icon

Ọpụpụ 31:13

Ọpụpụ 31:13 BIU

Gwa ndị Izrel, “Unu aghaghị ido ụbọchị izuike m nsọ. Nʼihi na nke a ga-abụ ihe ịrịbama nʼetiti mụ na unu ruo ọgbọ niile ga-abịa, ka unu maara na mụ onwe m bụ ONYENWE ANYị, onye na-edo unu nsọ.