YouVersion Logo
Search Icon

Ọpụpụ 31:2-5

Ọpụpụ 31:2-5 BIU

“Lee, ahọpụtala m Bezalel nwa Uri, nwa Hua, onye si nʼebo Juda, emejupụtakwala m ya na Mmụọ nke Chineke, nʼamamihe, nghọta, ihe ọmụma na ike ije ozi ọrụ ǹka dị iche iche, ichepụta ihe ǹka dị iche iche, nke metụtara ọlaọcha na ọlaedo na bronz, ịwa nkume na ido nkume, ịkwa ǹka osisi, na ịrụ ọrụ ǹka dị iche iche.