YouVersion Logo
Search Icon

Ọpụpụ 4:14

Ọpụpụ 4:14 BIU

ONYENWE ANYị were iwe dị ọkụ megide Mosis sị ya, “Kedụ maka nwanne gị nwoke Erọn onye Livayị, amaara m na ọ bụ onye ọka okwu. Lee, ọ na-abịa izute gị. Ọ ga-aṅụrị ọṅụ mgbe ọ chọtara gị.