Ọpụpụ 7:17
Ọpụpụ 7:17 BIU
Ugbu a ONYENWE ANYị kwuru nke a sị, ‘Ị ga-amata site na nke a na mụ onwe m bụ ONYENWE ANYị. Aga m ewere mkpanaka a nke m ji nʼaka tie nʼosimiri Naịl. Ọ ga-agbanwe ghọọ ọbara.