Ọpụpụ 8:16
Ọpụpụ 8:16 BIU
Ya mere, ONYENWE ANYị gwara Mosis sị ya, “Gwa Erọn, setịpụ mkpanaka gị, tie nʼaja nke ala nʼala Ijipt niile, aja ya ga-aghọ anwụ nta nke na-ata ata.”