YouVersion Logo
Search Icon

Izikiel 12:25

Izikiel 12:25 BIU

Ma mụ onwe m bụ ONYENWE ANYị ga-ekwu ihe m zubere. Ihe ọbụla m kwuru ga-emezu na-atụfughị oge. Nʼihi na ọ bụ nʼoge unu dị ndụ, unu ndị nnupu isi, ka m ga-emezu ihe ọbụla bụ nke m kwuru. Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYị kwubiri ya.’ ”

Video for Izikiel 12:25