YouVersion Logo
Search Icon

Izikiel 12:28

Izikiel 12:28 BIU

“Nʼihi ya, gwa ha, ‘Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYị sịrị, ọ dịghịkwa okwu m nke a ga-atụfu oge ọzọ nʼime ya, ihe ọbụla m kwuru ka a ga-emezu. Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYị kwubiri ya.’ ”

Video for Izikiel 12:28