YouVersion Logo
Search Icon

Izikiel 7:9

Izikiel 7:9 BIU

Agaghị m emere gị ebere, agakwaghị m ahapụ ịta gị ahụhụ. Aga m akwụghachi gị dịka omume gị si dị, kwụghachikwa gị nʼihi ibi ndụ rụrụ arụ niile nke dị nʼetiti unu. “ ‘Mgbe ahụ, ị ga-amata na ọ bụ mụ onwe m bụ ONYENWE ANYị, na-eti unu ihe ndị a.

Video for Izikiel 7:9