YouVersion Logo
Search Icon

Ezra 2:68-69

Ezra 2:68-69 BIU

Mgbe ha bịarutere nʼụlọ ONYENWE ANYị dị na Jerusalem, ụfọdụ nʼime ndịisi ezinaụlọ nyere onyinye afọ ofufu maka i ji rụzie ụlọ Chineke ka o guzo nʼọnọdụ ya. Onye ọbụla nʼime ha webatara nʼụlọakụ ihe o nwere ike inye nʼihi ọrụ a. Ha nyere darik ọlaedo dị puku iri isii na otu (61,000), maịna ọlaọcha dị puku ise (5,000) na onyinye uwe ndị nchụaja, otu narị (100).

Free Reading Plans and Devotionals related to Ezra 2:68-69