YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Galeshịa 1:3-4

Ndị Galeshịa 1:3-4 BIU

Ka amara na udo nke sitere na Chineke Nna anyị, na Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịrị unu. Onye nyere onwe ya nʼihi mmehie anyị niile dị ka nzube Chineke bụ Nna anyị si dị, ịzọpụta anyị site nʼoge ọjọọ a nke anyị bi nʼime ya.

Video for Ndị Galeshịa 1:3-4