YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Galeshịa 4:6-7

Ndị Galeshịa 4:6-7 BIU

Ebe unu bụ ụmụ, Chineke zitere Mmụọ Ọkpara ya, ka ọ bịa biri nʼobi anyị, na-eti mkpu na-asị, “Abba, Nna.” Ugbu a, ị bụkwaghị ohu, kama ị bụ nwa. Ebe ị bụ nwa, e meekwala ka ị bụrụ onye nketa site na Chineke.

Video for Ndị Galeshịa 4:6-7