YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Galeshịa 4:9

Ndị Galeshịa 4:9 BIU

Ma ugbu a, unu matarala Chineke, ka m ga-asị na Chineke amatala ndị unu bụ, gịnị mere unu ji chọọ ịtụgharị azụ laghachi nʼokpukpe ndị ahụ na-enweghị isi, nke ike ọbụla na-adịghị nʼime ha? Unu chọrọ ka ha mee unu ndị ohu ha ọzọkwa?

Video for Ndị Galeshịa 4:9