Jenesis 14:22-23
Jenesis 14:22-23 BIU
Ma Ebram zara eze Sọdọm sị, “Eweliri m aka m elu ṅụọ iyi nye ONYENWE ANYị Chineke nke kachasị ihe niile elu, Onye kere eluigwe na ụwa, sị na agaghị m esi nʼaka gị were ihe ọbụla bụ nke gị, ọ bụladị eriri maọbụ eriri akpụkpọụkwụ. Ka ị ghara ị sị, ‘Ọ bụ m mere ka Ebram baa ọgaranya.’