Jenesis 26:25
Jenesis 26:25 BIU
Ya mere, o wuru ebe ịchụ aja nʼebe ahụ kpọkuo aha ONYENWE ANYị. Ọ makwara ụlọ ikwu ya nʼebe ahụ. Ndị na-ejere ya ozi gwukwara olulu mmiri.