YouVersion Logo
Search Icon

Jenesis 28:13

Jenesis 28:13 BIU

Nʼelu ya, ọ hụrụ ONYENWE ANYị ka o guzo, nụkwa ka ọ na-agwa ya okwu sị, “Mụ onwe m bụ ONYENWE ANYị, Chineke nna gị Ebraham, na Chineke Aịzik. Aga m enye gị na ụmụ ụmụ gị ala ahụ nke i dina nʼelu ya.