YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Hibru 10:22

Ndị Hibru 10:22 BIU

ka anyị bịaruo nso site nʼobi dị ọcha, na ntụkwasị obi zuru ezu nke okwukwe, ka anyị bụrụ ndị a sachara obi ha site nʼakọnuche rụrụ arụ, ka anyị bụrụkwa ndị e ji mmiri dị ezigbo ọcha sachaa ahụ anyị.

Video for Ndị Hibru 10:22