YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Hibru 10:26-27

Ndị Hibru 10:26-27 BIU

Ọ bụrụ na anyị akpachapụ anya na-anọgide na mmehie mgbe anyị matachara eziokwu ahụ, o nwekwaghị aja ọzọ fọdụrụ a ga-achụ banyere mmehie niile. Kama naanị ikpe dị oke egwu, nke ga-adị ka ọkụ na-ere ike ike, nke ga-erechapụ ndị niile bụ ndị iro.

Video for Ndị Hibru 10:26-27