YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Hibru 11:3

Ndị Hibru 11:3 BIU

Ọ bụ site nʼokwukwe ka anyị ji ghọta na e mere ụwa na ihe niile anyị na-ahụ anya site nʼokwu Chineke. Nʼihi nke a, ihe anyị na-ahụ anya ugbu a bụ ihe e mere site nʼihe anyị na-adịghị ahụ anya.

Video for Ndị Hibru 11:3