YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Hibru 12:7

Ndị Hibru 12:7 BIU

Tachie obi, mụta ihe site nʼahụhụ. Nʼihi na Chineke na-emeso unu mmeso dị ka nna ọbụla hụrụ ụmụ ya nʼanya si emeso ha mmeso. Nwata ọbụla adịghị nke nna ya na-adịghị abara mba.

Video for Ndị Hibru 12:7