YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Hibru 2:17

Ndị Hibru 2:17 BIU

Nʼihi nke a, e mere ka o yie ụmụnna ya nʼihe niile, ka o nwe ike ghọọ onyeisi nchụaja kwesiri ntụkwasị obi ma na nke nwere obi ebere nʼijere Chineke ozi, ka o nweekwa ike chụọ aja ikpuchi mmehie mmadụ niile.

Video for Ndị Hibru 2:17